Ilu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+ Ilu 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+ Ilu 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+
17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+
13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+
15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+