Abụ Ọma 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe onye ezi omume nwere dị mma+Karịa ihe buru ibu ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+ Ilu 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe e nwere n’egwu Jehova dị mma+ karịa ihe dị ukwuu e nwere n’ebe ọgba aghara dị.+ Ilu 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nri e ji naanị akwụkwọ nri sie dị mma n’ebe e nwere ịhụnanya+ karịa ehi mara abụba n’ebe e nwere ịkpọasị.+
17 Nri e ji naanị akwụkwọ nri sie dị mma n’ebe e nwere ịhụnanya+ karịa ehi mara abụba n’ebe e nwere ịkpọasị.+