Abụ Ọma 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ rịọrọ ka i nye ya ndụ. I wee nye ya,+Nyekwa ya ogologo ndụ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ilu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+
4 Ọ rịọrọ ka i nye ya ndụ. I wee nye ya,+Nyekwa ya ogologo ndụ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+