Ilu 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nwa m, esola ha gaa n’ụzọ ahụ.+ Gbochie ụkwụ gị ịga n’okporo ụzọ ha.+ Ilu 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Zere ya,+ agala na ya;+ si na ya pụta, gawara onwe gị.+ 1 Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+
18 Anyị maara na onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke+ adịghị anọ na-eme mmehie, ma Onye ahụ+ a mụrụ site na Chineke na-eche ya nche, ajọ onye ahụ adịghịkwa ejide ya.+