Abụ Ọma 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi ibukọrọ ihe ndị nọ n’ahụhụ, n’ihi ude ndị ogbenye na-asụ,+M ga-ebili ugbu a,” ka Jehova kwuru.+“M ga-echebe ya ka onye ọ bụla nke na-elelị ya ghara ime ya ihe ọ bụla.”+ Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+ Maịka 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+
5 “N’ihi ibukọrọ ihe ndị nọ n’ahụhụ, n’ihi ude ndị ogbenye na-asụ,+M ga-ebili ugbu a,” ka Jehova kwuru.+“M ga-echebe ya ka onye ọ bụla nke na-elelị ya ghara ime ya ihe ọ bụla.”+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+
2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+