Ilu 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+ 2 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ebe ị makwaara na ọ bụ malite n’oge ị bụ nwa ọhụrụ+ ka ị maara ihe odide ndị ahụ dị nsọ, bụ́ ndị nwere ike ime ka ị mara ihe iji nweta nzọpụta+ site n’okwukwe i nwere n’ime Kraịst Jizọs.+
6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+
15 ebe ị makwaara na ọ bụ malite n’oge ị bụ nwa ọhụrụ+ ka ị maara ihe odide ndị ahụ dị nsọ, bụ́ ndị nwere ike ime ka ị mara ihe iji nweta nzọpụta+ site n’okwukwe i nwere n’ime Kraịst Jizọs.+