Luk 2:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe+ na ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na anyị “ji ime ihe n’eziokwu na-eme ndokwa, ọ bụghị naanị n’anya Jehova, kamakwa n’anya ụmụ mmadụ.”+
21 N’ihi na anyị “ji ime ihe n’eziokwu na-eme ndokwa, ọ bụghị naanị n’anya Jehova, kamakwa n’anya ụmụ mmadụ.”+