20 dị ka m na-atụsi anya ike,+ dịkwa ka olileanya+ m nwere si dị, a gaghị emenye m ihere+ n’ụzọ ọ bụla, kama site n’oké nkwuwa okwu,+ a ga-eto Kraịst ugbu a site n’ahụ́ m,+ dị ka a na-eme mgbe niile n’oge gara aga, ma ọ bụ site ná ndụ ma ọ bụ site n’ọnwụ.+