1 Ndị Eze 2:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Eze wee nye Benaya nwa Jehoyada iwu, o wee gaa wakpo ya, o wee nwụọ.+ E wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka Sọlọmọn.+ Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Ilu 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze nọ n’oche ikpe,+ jiri anya ya na-achụsasị ihe ọjọọ niile.+
46 Eze wee nye Benaya nwa Jehoyada iwu, o wee gaa wakpo ya, o wee nwụọ.+ E wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka Sọlọmọn.+