Luk 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kama mgbe a kpọrọ gị òkù, gaa nọdụ n’ebe kasị ala,+ ka ọ ga-abụ na mgbe onye ahụ kpọrọ gị òkù bịara, ọ ga-asị gị, ‘Enyi m, gbagoo n’ebe ka elu.’ Mgbe ahụ, ị ga-enwe nsọpụrụ n’anya ndị ọbịa ibe gị niile.+
10 Kama mgbe a kpọrọ gị òkù, gaa nọdụ n’ebe kasị ala,+ ka ọ ga-abụ na mgbe onye ahụ kpọrọ gị òkù bịara, ọ ga-asị gị, ‘Enyi m, gbagoo n’ebe ka elu.’ Mgbe ahụ, ị ga-enwe nsọpụrụ n’anya ndị ọbịa ibe gị niile.+