Ilu 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndụ ọgaranya ekwesịghị onye ọ bụla dị nzuzu,+ ma ya fọdụzie ohu ịchị ndị isi!+ Ilu 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Dị ka snoo n’oge okpomọkụ, dịkwa ka mmiri ozuzo n’oge owuwe ihe ubi,+ otú ahụ ka nsọpụrụ si bụrụ ihe na-ekwesịghị onye nzuzu.+
26 Dị ka snoo n’oge okpomọkụ, dịkwa ka mmiri ozuzo n’oge owuwe ihe ubi,+ otú ahụ ka nsọpụrụ si bụrụ ihe na-ekwesịghị onye nzuzu.+