Ilu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị onye umengwụ, ị̀ ga-edinara ala ruo ole mgbe?+ Olee mgbe ị ga-esi n’ụra gị bilie?+ Ilu 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Umengwụ na-eme ka oké ụra buru mmadụ,+ mkpụrụ obi nke dị umengwụ na-anọkwa agụụ.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+