Ilu 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ikike iche echiche ga-echekwa gị nche,+ nghọta ga-echebekwa gị,+ Ilu 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa m, ka ihe ndị a ghara ịpụ n’anya gị.+ Chekwaa ezi amamihe na ikike iche echiche,+ Ilu 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mụ onwe m, bụ́ amamihe, na ịdị akọ bi,+ m na-enwetakwa ihe ọmụma na ikike iche echiche.+ Ilu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-ewe iwe ọsọ ọsọ ga-eme omume nzuzu,+ ma onye nwere ikike iche echiche ka a na-akpọ asị.+