Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 25:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ịrachabiga mmanụ aṅụ ókè adịghị mma;+ ndị mmadụ ịchọrọ onwe ha otuto ọ̀ bụ otuto?+

  • Jeremaya 9:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ka onye maara ihe ghara iji amamihe ya na-anya isi,+ ka dike ghara iji ike ya na-anya isi.+ Ka ọgaranya ghara iji akụnụba ya na-anya isi.”+

  • 2 Ndị Kọrịnt 10:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi na anyị adịghị anwa anwa ekwu na anyị na ndị ụfọdụ hà, ma ọ bụ, jiri onwe anyị tụnyere ndị ụfọdụ bụ́ ndị na-ekwu okwu ọma banyere onwe ha.+ N’ezie, ebe ha ji ụkpụrụ nke aka ha na-atụ onwe ha n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀, jirikwa onwe ha na-atụnyere onwe ha, ha enweghị nghọta ọ bụla.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 10:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ihi na ọ bụghị onye na-ekwu okwu ọma banyere onwe ya ka ihe ya dị Jehova+ mma,+ kama ọ bụ onye Ọ na-ekwu okwu ọma banyere ya.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 12:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Aghọwo m onye na-enweghị ezi uche. Unu manyere m+ ịdị otú ahụ, n’ihi na m kwesịrị ịbụ onye unu na-ekwu okwu ọma banyere ya. N’ihi na aghọghị m onye dị ala n’ebe ndịozi ọkasị mma+ unu nọ n’otu mkpụrụ ihe, a sịgodị na ọ dịghị ihe m bụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya