2 Samuel 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Netan wee sị Devid: “Ọ bụ gị bụ nwoke ahụ! Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m tere gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel, ọ bụ m napụtakwara+ gị n’aka Sọl. Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+ Mkpughe 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+
7 Netan wee sị Devid: “Ọ bụ gị bụ nwoke ahụ! Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m tere gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel, ọ bụ m napụtakwara+ gị n’aka Sọl.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ ga-abụ obiọma;*+Ọ bụrụkwa na ọ baara m mba, ọ ga-abụ mmanụ a wụsara m n’isi,+Nke isi m na-agaghị achọ ịjụ.+N’ihi na m ka ga na-ekpere ha ekpere ọbụna n’oge ọdachi dakwasịrị ha.+
19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+