Aịzaya 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-erukwa na, dị ka anụ ufe nke na-efepụ efepụ, nke a chụpụrụ n’akwụ́ ya,+ otú a ka ụmụ Moab ga-adị n’ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe mmiri Anọn.+
2 Ọ ga-erukwa na, dị ka anụ ufe nke na-efepụ efepụ, nke a chụpụrụ n’akwụ́ ya,+ otú a ka ụmụ Moab ga-adị n’ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe mmiri Anọn.+