1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+ Ilu 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa m, ṅaa ntị n’amamihe m.+ Tọọkwara nghọta m ntị n’ala,+ Ndị Hibru 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche iji kpalie+ ịhụnanya na ịrụ ezi ọrụ,+ Ndị Hibru 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, na-agbatịnụ aka kụdara akụda+ na ikpere na-adịghị ike,+
16 Jọnatan nwa Sọl wee bilie gakwuru Devid n’ime Horesh, ka o wee mee ka o nwee ike+ n’ebe Chineke nọ.+