Daniel 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+
27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+