Malakaị 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+
15 Ugbu a kwa, anyị na-akpọ ndị dị mpako ndị obi ụtọ.+ E wuliwokwa ndị na-eme ajọ omume elu.+ Ha anwalewokwa Chineke, ma ọ dịghị ihe mere ha.’”+