Abụ Ọma 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na onye ajọ omume etowo onwe ya n’ihi ọchịchọ onwe onye nke mkpụrụ obi ya,+Onye na-erite uru na-ezighị ezi+ agọziwokwa onwe ya;נ [Nun]O lelịwo Jehova.+ Abụ Ọma 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na n’oge niile ọ dị ndụ, ọ nọ na-agọzi mkpụrụ obi ya;+(Ndị mmadụ ga-eto gị n’ihi na ị na-eme nke ọma)+
3 N’ihi na onye ajọ omume etowo onwe ya n’ihi ọchịchọ onwe onye nke mkpụrụ obi ya,+Onye na-erite uru na-ezighị ezi+ agọziwokwa onwe ya;נ [Nun]O lelịwo Jehova.+
18 N’ihi na n’oge niile ọ dị ndụ, ọ nọ na-agọzi mkpụrụ obi ya;+(Ndị mmadụ ga-eto gị n’ihi na ị na-eme nke ọma)+