Ilu 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ntakịrị ihe e nwere n’ezi omume dị mma+ karịa mkpụrụ bara ụba ma ọ bụrụ na ikpe ziri ezi adịghị.+ Ilu 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+
19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+