1 Ihe E Mere 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+ Ilu 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+
25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+
10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+