1 Ndị Eze 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Si ebe a pụọ, tụgharịakwa gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ ma zoo+ na ndagwurugwu iyi Kirit nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan. Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
3 “Si ebe a pụọ, tụgharịakwa gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ ma zoo+ na ndagwurugwu iyi Kirit nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan.
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+