Abụ Ọma 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka iguzosi ike n’ezi ihe na ezi omume chebe m,+N’ihi na enwere m olileanya n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+ Matiu 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụ onye tachiri obi+ ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+
26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+