Abụ Ọma 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+ Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe amamihe banyere n’obi gị,+ ihe ọmụma abụrụkwa ihe na-atọ mkpụrụ obi gị ụtọ,+
1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+