Abụ Ọma 119:115 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ka m wee debe ihe Chineke m nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+
21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+