24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+
5 ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ a jụrụ ya, sị: “Gịnị mere na ndị na-eso ụzọ gị adịghị eme omume dị ka ọdịnala ndị oge gboo si dị, kama ha na-eji aka e merụrụ emerụ eri nri ha?”+