Ilu 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Okwu Egọ nwa Jeke, okwu gbara ọkpụrụkpụ.+ Okwu dimkpa gwara Itiel, bụ́ nke ọ gwara Itiel na Yukal. 2 Timoti 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,
30 Okwu Egọ nwa Jeke, okwu gbara ọkpụrụkpụ.+ Okwu dimkpa gwara Itiel, bụ́ nke ọ gwara Itiel na Yukal.
16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,