Abụ Ọma 71:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+ Aịzaya 49:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nwaanyị ọ̀ pụrụ ichefu nwa ya ka na-aṅụ ara, nke na ọ gaghị emere nwa ọ mụrụ ebere?+ Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu,+ ma mụ onwe m agaghị echefu gị.+
6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+
15 Nwaanyị ọ̀ pụrụ ichefu nwa ya ka na-aṅụ ara, nke na ọ gaghị emere nwa ọ mụrụ ebere?+ Ọbụna ndị inyom a nwere ike ichefu,+ ma mụ onwe m agaghị echefu gị.+