1 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+
6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+