Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Daniel 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na a tụba anyị n’ime ya, Chineke anyị bụ́ onye anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị. Ọ ga-anapụta anyị n’oké ọkụ ahụ a kwanyere, napụtakwa anyị n’aka gị, eze.+ Luk 1:74 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 iji nye anyị ihe ùgwù nke ijere ya ozi dị nsọ n’atụghị egwu,+ mgbe a napụtasịrị anyị n’aka ndị iro,+ Jọn 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ka obi ghara ịlọ unu mmiri.+ Nweenụ okwukwe n’ebe Chineke nọ,+ nweekwanụ okwukwe n’ebe mụ onwe m nọ.+ Ndị Filipaị 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ebe agbụ ụlọ mkpọrọ m meworo ka ihe ka ọtụtụ n’ụmụnna n’ime Onyenwe anyị nwee obi ike, ha na-egosi obi ike karị n’ikwu okwu Chineke n’atụghị egwu.+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
17 Ọ bụrụ na a tụba anyị n’ime ya, Chineke anyị bụ́ onye anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị. Ọ ga-anapụta anyị n’oké ọkụ ahụ a kwanyere, napụtakwa anyị n’aka gị, eze.+
74 iji nye anyị ihe ùgwù nke ijere ya ozi dị nsọ n’atụghị egwu,+ mgbe a napụtasịrị anyị n’aka ndị iro,+
14 “Ka obi ghara ịlọ unu mmiri.+ Nweenụ okwukwe n’ebe Chineke nọ,+ nweekwanụ okwukwe n’ebe mụ onwe m nọ.+
14 ebe agbụ ụlọ mkpọrọ m meworo ka ihe ka ọtụtụ n’ụmụnna n’ime Onyenwe anyị nwee obi ike, ha na-egosi obi ike karị n’ikwu okwu Chineke n’atụghị egwu.+