Jenesis 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri. Ndị Ikpe 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+ Job 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Biko, were ịdị ebube+ na ịdị elu+ chọọ onwe gị mma;Yirikwa ùgwù+ na ịma mma+ dị ka uwe.
20 O wee wụnye mmiri dị n’ite ya ọsọ ọsọ n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga ugboro ugboro n’olulu mmiri ahụ iseta mmiri,+ o wee na-esetara kamel ya niile mmiri.
24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+