Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Egbugbere ọnụ onye nzuzu na-ese okwu,+ ọnụ ya na-akpọkwa ụtarị òkù.+ Ilu 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụụrụ mmadụ ihe ùgwù izere esemokwu,+ ma onye ọ bụla nke dị nzuzu ga-agbaba na ya.+ Ilu 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+
8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+