Ilu 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye bu ụzọ n’okwu ikpe ya bụ onye ezi omume;+ onye nke ọzọ na-abata ma mee ka a chọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere onye ahụ.+ Matiu 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.
17 Onye bu ụzọ n’okwu ikpe ya bụ onye ezi omume;+ onye nke ọzọ na-abata ma mee ka a chọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere onye ahụ.+
25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.