Ekliziastis 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwu ndị maara ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ ndị na-emikpu onwe ha n’ịchịkọta ahịrịokwu dị iche iche dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi;+ o si n’aka otu onye ọzụzụ atụrụ.+
11 Okwu ndị maara ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ ndị na-emikpu onwe ha n’ịchịkọta ahịrịokwu dị iche iche dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi;+ o si n’aka otu onye ọzụzụ atụrụ.+