Ilu 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nwa m, esola ha gaa n’ụzọ ahụ.+ Gbochie ụkwụ gị ịga n’okporo ụzọ ha.+ Ilu 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+
32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+