Ilu 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị ya na ha na-enwe mmekọahụ ga-alọghachi, ha agaghịkwa abịaghachi n’ụzọ nke ndị dị ndụ.+ Ilu 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ọ maghị na ndị na-adịghị ndụ nọ n’ebe ahụ, na ndị ọ kpọbatara nọkwa n’ime ime Shiol.+
19 Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị ya na ha na-enwe mmekọahụ ga-alọghachi, ha agaghịkwa abịaghachi n’ụzọ nke ndị dị ndụ.+