Abụ Ọma 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+ Abụ Ọma 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla n’ime ha yiri ọdụm nke agụụ ịdọri anụ na-agụ,+Yiekwa nwa ọdụm makpu n’ebe zoro ezo. Abụ Ọma 56:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+ Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya. Ọrụ Ndịozi 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ugbu a, ka unu na Sanhedrin mee ka o doo ọchịagha ahụ anya ihe mere ọ ga-eji kpọdatara ya unu dị ka à ga-asị na unu bu n’uche ịchọpụta okwu ndị metụtara ya n’ụzọ ziri ezi karị.+ Ma tupu o rute nso, anyị ga-adị njikere igbu ya.”+
8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+
6 Ha na-awakpo m, gaa zoo,+Ha onwe ha nọ na-ele ebe m na-azọnye ụkwụ,+Mgbe ha chechiri mkpụrụ obi m.+
15 Ya mere, ugbu a, ka unu na Sanhedrin mee ka o doo ọchịagha ahụ anya ihe mere ọ ga-eji kpọdatara ya unu dị ka à ga-asị na unu bu n’uche ịchọpụta okwu ndị metụtara ya n’ụzọ ziri ezi karị.+ Ma tupu o rute nso, anyị ga-adị njikere igbu ya.”+