Ọrụ Ndịozi 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee sị: “Ndị Juu ekwekọrịtawo ịrịọ gị ka ị kpọdata Pọl n’ihu Sanhedrin echi dị ka à ga-asị na ha chọrọ ka e lebakwuo anya nke ọma n’okwu ya.+
20 O wee sị: “Ndị Juu ekwekọrịtawo ịrịọ gị ka ị kpọdata Pọl n’ihu Sanhedrin echi dị ka à ga-asị na ha chọrọ ka e lebakwuo anya nke ọma n’okwu ya.+