-
Matiu 25:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 Nna ya ukwu zara ya, sị, ‘Ajọ ohu dị umengwụ, ị̀ na-ekwu na ị maara na m na-aghọrọ mkpụrụ n’ebe m na-akụghị mkpụrụ, na-ekpokọtakwa mkpụrụ n’ebe m na-afụchaghị mkpụrụ?
-