Ilu 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahụla ụra n’anya, ka i wee ghara ịda ogbenye.+ Meghee anya gị; rijuo nri afọ.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+ Ilu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye umengwụ amanyewo aka ya n’ime efere nri; ike adịkwaghị ya iweghachite ya n’ọnụ ya.+ Ekliziastis 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye nzuzu na-akụkụkọta aka ya,+ na-erikwa anụ onwe ya.+