Ilu 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihitụkwu ụra, irotụkwu ụra, ịkụkụkọtakwu aka nke nta wee dinara ala,+ Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+ Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
4 N’ihi oge oyi, onye umengwụ agaghị akọ ihe;+ ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge owuwe ihe ubi, ma ọ dịghị ihe ga-adị.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+