Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+ Luk 2:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs nọkwa na-eto, na-enwekwu amamihe+ na ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ.+
11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+