Ilu 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi amamihe+ na-etisi mkpu ike n’okporo ámá.+ N’ámá ka ọ na-eti mkpu.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Kama anyị na-ekwupụta amamihe Chineke dị n’ihe nzuzo dị nsọ,+ bụ́ amamihe zoro ezo, nke Chineke kara aka tupu oge eruo, tupu usoro ihe ndị a,+ maka ebube anyị.
7 Kama anyị na-ekwupụta amamihe Chineke dị n’ihe nzuzo dị nsọ,+ bụ́ amamihe zoro ezo, nke Chineke kara aka tupu oge eruo, tupu usoro ihe ndị a,+ maka ebube anyị.