Matiu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+ Matiu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Ka o sina dị, a na-egosi na amamihe ziri ezi site n’ọrụ ya.”+ Ọrụ Ndịozi 5:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Kwa ụbọchị, n’ụlọ nsọ na site n’ụlọ ruo n’ụlọ,+ ha nọ na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị,+ na-ezisa ozi ọma banyere Kraịst, bụ́ Jizọs.+
27 Ihe m na-agwa unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè; ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+
19 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Ka o sina dị, a na-egosi na amamihe ziri ezi site n’ọrụ ya.”+
42 Kwa ụbọchị, n’ụlọ nsọ na site n’ụlọ ruo n’ụlọ,+ ha nọ na-akụzi ihe n’akwụsịghị akwụsị,+ na-ezisa ozi ọma banyere Kraịst, bụ́ Jizọs.+