Ilu 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mkpụrụ onye ezi omume bụ osisi nke ndụ,+ onye na-erite mkpụrụ obi n’uru maara ihe.+ Habakọk 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+ Ndị Galeshia 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+
4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+
8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+