Jọn 6:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ;+ anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla ma ọlị. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ,+ ọ na-enyekwa ndụ.+ Ndị Rom 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dị ka anụ ahụ́ si chọọ, unu aghaghị ịnwụ;+ ma ọ bụrụ na unu emee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ+ site na mmụọ nsọ, unu ga-adị ndụ.
63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ;+ anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla ma ọlị. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ,+ ọ na-enyekwa ndụ.+
13 n’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dị ka anụ ahụ́ si chọọ, unu aghaghị ịnwụ;+ ma ọ bụrụ na unu emee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ+ site na mmụọ nsọ, unu ga-adị ndụ.