Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+ Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+