7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.
2 Nehash onye Amọn wee sị ha: “Mụ na unu ga-agba ndụ naanị ma ọ bụrụ na m ghụpụ+ anya aka nri unu, m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-akọcha Izrel dum.”+