Abụ Ọma 128:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ị ga-eri ihe aka gị rụpụtara.+Obi ụtọ ga-adịrị gị, ihe ga-agazikwara gị.+ Ilu 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akọ ubi nke ya ga-enwe ihe oriri ga-ezuru ya,+ onye na-achụso ihe na-abaghị uru ga-adagbukwa onwe ya n’ogbenye.+ Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
19 Onye na-akọ ubi nke ya ga-enwe ihe oriri ga-ezuru ya,+ onye na-achụso ihe na-abaghị uru ga-adagbukwa onwe ya n’ogbenye.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+